Jenesis 33:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jekọb lepụrụ anya hụ ka Ịsọ na-abịa, ya na narị ụmụ nwoke anọ (400) ndị so ya.+ N’ihi ya, Jekọb kpọọrọ ụmụ ya ụfọdụ kpọnye Lia, kpọrọ ụfọdụ kpọnye Rechel, kpọrọkwa ụfọdụ kpọnye ụmụ nwaanyị abụọ na-ejere ya ozi.+
33 Jekọb lepụrụ anya hụ ka Ịsọ na-abịa, ya na narị ụmụ nwoke anọ (400) ndị so ya.+ N’ihi ya, Jekọb kpọọrọ ụmụ ya ụfọdụ kpọnye Lia, kpọrọ ụfọdụ kpọnye Rechel, kpọrọkwa ụfọdụ kpọnye ụmụ nwaanyị abụọ na-ejere ya ozi.+