Jenesis 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịsọ jụrụ Jekọb, sị: “Gịnị mere i ji zite ndị ozi ahụ na ìgwè anụ niile ahụ m hụrụ?”+ Ọ zara ya, sị: “Ọ bụ ka ihe m wee masị onyenwe m.”+
8 Ịsọ jụrụ Jekọb, sị: “Gịnị mere i ji zite ndị ozi ahụ na ìgwè anụ niile ahụ m hụrụ?”+ Ọ zara ya, sị: “Ọ bụ ka ihe m wee masị onyenwe m.”+