Jenesis 33:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma Jekọb sịrị ya: “Mba, biko. Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, nara m onyinye ndị a m na-enye gị, n’ihi na m wetara ha ka m nwee ike ịhụ ihu gị. Ahụkwala m ihu gị ka à ga-asị na m hụrụ ihu Chineke, i jikwa obi ụtọ nabata m.+
10 Ma Jekọb sịrị ya: “Mba, biko. Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, nara m onyinye ndị a m na-enye gị, n’ihi na m wetara ha ka m nwee ike ịhụ ihu gị. Ahụkwala m ihu gị ka à ga-asị na m hụrụ ihu Chineke, i jikwa obi ụtọ nabata m.+