Jenesis 33:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma Jekọb sịrị ya: “Onyenwe m ma na ụmụaka a esighị ike,+ marakwa na m na-elekọta atụrụ na ehi ndị na-enye ụmụ ha ara. Ọ bụrụ na a chịa ha n’ike otu ụbọchị, ìgwè anụ a niile ga-anwụ.
13 Ma Jekọb sịrị ya: “Onyenwe m ma na ụmụaka a esighị ike,+ marakwa na m na-elekọta atụrụ na ehi ndị na-enye ụmụ ha ara. Ọ bụrụ na a chịa ha n’ike otu ụbọchị, ìgwè anụ a niile ga-anwụ.