Jenesis 33:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Jekọb si Padan-eram+ na-alọta, o rutere n’obodo Shikem,+ nke dị na Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla. O wee maa ụlọikwuu n’akụkụ obodo ahụ.
18 Mgbe Jekọb si Padan-eram+ na-alọta, o rutere n’obodo Shikem,+ nke dị na Kenan,+ n’enweghị nsogbu ọ bụla. O wee maa ụlọikwuu n’akụkụ obodo ahụ.