Jenesis 34:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma ụmụ Jekọb ndị nwoke nụrụ ihe merenụ, ha esi n’ọhịa lọta ozugbo. O wutere ha nke ukwuu, ha ewee ezigbo iwe, n’ihi na Shikem dinara ada Jekọb+ wee mechuo Izrel ihu, bụ́ ihe ọjọọ a na-ekwesịghị ime eme.+
7 Ma ụmụ Jekọb ndị nwoke nụrụ ihe merenụ, ha esi n’ọhịa lọta ozugbo. O wutere ha nke ukwuu, ha ewee ezigbo iwe, n’ihi na Shikem dinara ada Jekọb+ wee mechuo Izrel ihu, bụ́ ihe ọjọọ a na-ekwesịghị ime eme.+