Jenesis 34:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu nwere ike ibuli ego isi ya ma gwa m ka m weta onyinye buru ibu.+ M ga-enye unu ihe ọ bụla unu ga-asị m weta. Naanị ihe m chọrọ bụ ka unu kpọnye m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”
12 Unu nwere ike ibuli ego isi ya ma gwa m ka m weta onyinye buru ibu.+ M ga-enye unu ihe ọ bụla unu ga-asị m weta. Naanị ihe m chọrọ bụ ka unu kpọnye m nwa agbọghọ ahụ ka ọ bụrụ nwunye m.”