Jenesis 34:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ Jekọb sịrị ha: “Anyị agaghị anwa anwa kpọrọ nwanne anyị nwaanyị kpọnye nwoke a na-ebighị úgwù,+ n’ihi na ime otú ahụ bụ imechu onwe anyị ihu.
14 Ụmụ Jekọb sịrị ha: “Anyị agaghị anwa anwa kpọrọ nwanne anyị nwaanyị kpọnye nwoke a na-ebighị úgwù,+ n’ihi na ime otú ahụ bụ imechu onwe anyị ihu.