Ọpụpụ 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ gwara ha, sị: “Mgbe unu na-enyere ụmụ nwaanyị Hibru aka ịmụ nwa,+ leruonụ anya mgbe nwa ha na-apụta,* ọ bụrụ nwa nwoke, gbuonụ ya. Ma, ọ bụrụ nwa nwaanyị, hapụnụ ya ndụ.”
16 Ọ gwara ha, sị: “Mgbe unu na-enyere ụmụ nwaanyị Hibru aka ịmụ nwa,+ leruonụ anya mgbe nwa ha na-apụta,* ọ bụrụ nwa nwoke, gbuonụ ya. Ma, ọ bụrụ nwa nwaanyị, hapụnụ ya ndụ.”