-
Ọpụpụ 1:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ụmụ nwaanyị ahụ na-aghọ́ nwa gwara Fero, sị: “Ụmụ nwaanyị Hibru adịghị ka ụmụ nwaanyị Ijipt. Ha gbasiri ike. Ha na-amụcha nwa tupu nwaanyị na-aghọ́ nwa abịakwute ha.”
-