Ọpụpụ 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nwaanyị ahụ wee dị ime, mụọ nwa nwoke. Mgbe ọ hụrụ otú nwa ahụ si maa mma, o zoro ya ruo ọnwa atọ.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 30
2 Nwaanyị ahụ wee dị ime, mụọ nwa nwoke. Mgbe ọ hụrụ otú nwa ahụ si maa mma, o zoro ya ruo ọnwa atọ.+