Ọpụpụ 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ọ na-enweghịzi ike izo ya,+ o wetara nkata* e ji okporo papaịrọs kpaa, were bitumen na ihe yiri korota techie ya, nyiwe nwa ahụ n’ime ya ma dọsa ya n’ahịhịa amị ndị dị n’akụkụ Osimiri Naịl. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ụlọ Nche,6/15/2002, p. 95/1/1997, p. 30
3 Mgbe ọ na-enweghịzi ike izo ya,+ o wetara nkata* e ji okporo papaịrọs kpaa, were bitumen na ihe yiri korota techie ya, nyiwe nwa ahụ n’ime ya ma dọsa ya n’ahịhịa amị ndị dị n’akụkụ Osimiri Naịl.