Ọpụpụ 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma nwanne ya nwaanyị+ guzo n’ebe dịtụ anya na-ele anya ka ọ mara ihe ga-eme ya.