Ọpụpụ 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’oge ahụ, mgbe Mosis bụzi dimkpa,* ọ gakwuuru ụmụnne ya ka ọ hụ ọrụ ike ha na-arụ.+ Ọ hụrụ ka otu onye Ijipt na-eti onye Hibru, bụ́ otu n’ime ụmụnne ya, ihe.
11 N’oge ahụ, mgbe Mosis bụzi dimkpa,* ọ gakwuuru ụmụnne ya ka ọ hụ ọrụ ike ha na-arụ.+ Ọ hụrụ ka otu onye Ijipt na-eti onye Hibru, bụ́ otu n’ime ụmụnne ya, ihe.