Ọpụpụ 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa.
21 Mgbe e mechara, Mosis kwetara ibi na nke nwoke ahụ. Nwoke ahụ wee kpọnye Mosis Zipora nwa ya nwaanyị+ ka ọ lụwa.