Ọpụpụ 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ka oge na-aga, Chineke nụrụ ude ha na-asụ.+ Chineke chetara ọgbụgba ndụ ya na Ebreham, Aịzik, na Jekọb.+
24 Ka oge na-aga, Chineke nụrụ ude ha na-asụ.+ Chineke chetara ọgbụgba ndụ ya na Ebreham, Aịzik, na Jekọb.+