Ọpụpụ 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ana m asị unu na m ga-anapụta unu n’aka ndị Ijipt na-emekpa unu ahụ́+ ma kpọga unu n’ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt,+ ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”’*+
17 N’ihi ya, ana m asị unu na m ga-anapụta unu n’aka ndị Ijipt na-emekpa unu ahụ́+ ma kpọga unu n’ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt,+ ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.”’*+