Ọpụpụ 3:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, m ga-eweli aka m tie Ijipt ihe ma mee ihe niile dị ịtụnanya m ga-eme na ya. E mechaa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+
20 N’ihi ya, m ga-eweli aka m tie Ijipt ihe ma mee ihe niile dị ịtụnanya m ga-eme na ya. E mechaa, ọ ga-ahapụ unu ka unu laa.+