Ọpụpụ 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma Mosis zara, sị: “Ọ bụrụkwanụ na ha ekwetaghị ihe m kwuru ma ghara ige m ntị?+ N’ihi na ha ga-asị, ‘Jehova apụtaghị n’ihu gị.’”
4 Ma Mosis zara, sị: “Ọ bụrụkwanụ na ha ekwetaghị ihe m kwuru ma ghara ige m ntị?+ N’ihi na ha ga-asị, ‘Jehova apụtaghị n’ihu gị.’”