Ọpụpụ 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova gwara ya ọzọ, sị: “Biko, tinye aka gị n’ime uwe gị.” O tinyere aka ya n’uwe ya. Mgbe o wepụtara ya, ekpenta mere ya n’aka, aka ya ana-acha ezigbo ọcha.+
6 Jehova gwara ya ọzọ, sị: “Biko, tinye aka gị n’ime uwe gị.” O tinyere aka ya n’uwe ya. Mgbe o wepụtara ya, ekpenta mere ya n’aka, aka ya ana-acha ezigbo ọcha.+