-
Ọpụpụ 4:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 O wee sị ya: “Tinyeghachi aka gị n’ime uwe gị.” O tinyeghachiri aka ya n’uwe ya. Mgbe o wepụtara ya n’uwe ya, ọ dịghachiri mma ka ebe ndị ọzọ n’ahụ́ ya.
-