-
Ọpụpụ 4:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mosis wee kpọrọ nwunye ya na ụmụ ya ma kukwasị ha n’elu jakị. O wee laghachiwa Ijipt. Mosis jikwa mkpara ezi Chineke n’aka ya.