Ọpụpụ 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma ha sịrị: “Chineke ndị Hibru gwara anyị okwu. Biko, anyị chọrọ ịga n’ala ịkpa, n’ebe ga-ewe anyị ụbọchị atọ iru, ka anyị chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+ Ma ọ́ bụghị ya, ọ ga-eji ọrịa ma ọ bụ mma agha gbuo anyị.”
3 Ma ha sịrị: “Chineke ndị Hibru gwara anyị okwu. Biko, anyị chọrọ ịga n’ala ịkpa, n’ebe ga-ewe anyị ụbọchị atọ iru, ka anyị chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà.+ Ma ọ́ bụghị ya, ọ ga-eji ọrịa ma ọ bụ mma agha gbuo anyị.”