Ọpụpụ 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Eze Ijipt zara ha, sị: “Mosis na Erọn, gịnị mere unu ji na-akpọpụ ndị a n’ọrụ ha na-arụ? Gaghachinụ n’ọrụ unu!”+
4 Eze Ijipt zara ha, sị: “Mosis na Erọn, gịnị mere unu ji na-akpọpụ ndị a n’ọrụ ha na-arụ? Gaghachinụ n’ọrụ unu!”+