Ọpụpụ 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị Fero mere ndị isi ọrụ pịakwara ndị ha họpụtara ka ha bụrụ ndị isi ọrụ ndị Izrel ihe.+ Ha jụrụ ha, sị: “Gịnị mere na unu akpụzughị brik ole unu na-akpụbu? Unu akpụzughị ya ma ụnyaahụ ma taa.”
14 Ndị Fero mere ndị isi ọrụ pịakwara ndị ha họpụtara ka ha bụrụ ndị isi ọrụ ndị Izrel ihe.+ Ha jụrụ ha, sị: “Gịnị mere na unu akpụzughị brik ole unu na-akpụbu? Unu akpụzughị ya ma ụnyaahụ ma taa.”