-
Ọpụpụ 5:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 A naghị enye ndị ohu gị ahịhịa ọka. Ma ha na-asị anyị, ‘Kpụọnụ brik!’ A na-apịa ndị ohu gị ihe. Ma, ọ bụ ndị obodo gị ka ụta dịịrị.”
-