Ọpụpụ 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova hụ ihe unu mere ma kpee unu ikpe, ebe ọ bụ na unu emeela ka Fero na ndị na-ejere ya ozi kpọọ anyị asị.* Unu enyekwala ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:21 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 15
21 Ozugbo ahụ, ha sịrị ha: “Ka Jehova hụ ihe unu mere ma kpee unu ikpe, ebe ọ bụ na unu emeela ka Fero na ndị na-ejere ya ozi kpọọ anyị asị.* Unu enyekwala ha mma agha ka ha gbuo anyị.”+