-
Ọpụpụ 5:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Mosis wee gwa Jehova, sị: “Jehova, gịnị mere i ji mekpaa ndị a ahụ́? Gịnị mere i ji zite m?