Ọpụpụ 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Ugbu a, ị ga-ahụ ihe m ga-eme Fero.+ M ga-eji aka m dị ike manye ya ka ọ hapụ ha ka ha laa, jirikwa aka m dị ike manye ya ka ọ chụpụ ha n’ala ya.”+
6 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Ugbu a, ị ga-ahụ ihe m ga-eme Fero.+ M ga-eji aka m dị ike manye ya ka ọ hapụ ha ka ha laa, jirikwa aka m dị ike manye ya ka ọ chụpụ ha n’ala ya.”+