Ọpụpụ 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị a bụ ndị isi ezinụlọ dị iche iche nke ndị Izrel: Ụmụ nwoke Ruben, ọkpara Izrel,+ mụrụ bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Ruben.
14 Ndị a bụ ndị isi ezinụlọ dị iche iche nke ndị Izrel: Ụmụ nwoke Ruben, ọkpara Izrel,+ mụrụ bụ Henọk, Palu, Hezrọn, na Kamaị.+ Ha bụ ndị ezinụlọ Ruben.