Ọpụpụ 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m ga-eweli aka m mee Ijipt ihe ma kpọpụta ndị Izrel n’obodo ha.”
5 Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova+ mgbe m ga-eweli aka m mee Ijipt ihe ma kpọpụta ndị Izrel n’obodo ha.”