-
Ọpụpụ 7:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Mosis na Erọn wee gakwuru Fero ma mee nnọọ ihe Jehova nyere ha n’iwu. Erọn tụpụrụ mkpara ya n’ala n’ihu Fero na ndị na-ejere ya ozi, ya aghọọ nnukwu agwọ.
-