Ọpụpụ 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’agbanyeghị ihe a, Fero kpọchiri obi ya,+ o geghịkwa ha ntị, otú Jehova kwuru.