Ọpụpụ 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Gakwuru Fero n’ụtụtụ. Ọ ga-apụta ka ọ gaa na mmiri. Ị ga-anọrọ n’ọnụ ọnụ Osimiri Naịl ka i zute ya. Ị gawa, jiri mkpara ahụ n’aka, ya bụ, mkpara ahụ nke ghọrọ agwọ.+
15 Gakwuru Fero n’ụtụtụ. Ọ ga-apụta ka ọ gaa na mmiri. Ị ga-anọrọ n’ọnụ ọnụ Osimiri Naịl ka i zute ya. Ị gawa, jiri mkpara ahụ n’aka, ya bụ, mkpara ahụ nke ghọrọ agwọ.+