Ọpụpụ 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova kwuru, sị: “Ị ga-eji ihe a mata na m bụ Jehova.+ M ga-akụ mkpara m ji n’aka na mmiri dị n’Osimiri Naịl, mmiri ahụ ga-aghọkwa ọbara.
17 Jehova kwuru, sị: “Ị ga-eji ihe a mata na m bụ Jehova.+ M ga-akụ mkpara m ji n’aka na mmiri dị n’Osimiri Naịl, mmiri ahụ ga-aghọkwa ọbara.