Ọpụpụ 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Azụ̀ ndị dị n’osimiri ahụ nwụrụ.+ Osimiri ahụ malitere isi ísì, ndị Ijipt enweghịkwa ike ịṅụ mmiri si n’Osimiri Naịl.+ Ọbara wee ju ebe niile n’ala Ijipt.
21 Azụ̀ ndị dị n’osimiri ahụ nwụrụ.+ Osimiri ahụ malitere isi ísì, ndị Ijipt enweghịkwa ike ịṅụ mmiri si n’Osimiri Naịl.+ Ọbara wee ju ebe niile n’ala Ijipt.