Ọpụpụ 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, ndị dibịa anwansi ndị Ijipt ji anwansi* ha mee otu ihe ahụ,+ nke mere ka obi Fero ka kpọchie akpọchie, o geghịkwa ha ntị, otú Jehova kwuru.+ Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:22 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 25
22 Ma, ndị dibịa anwansi ndị Ijipt ji anwansi* ha mee otu ihe ahụ,+ nke mere ka obi Fero ka kpọchie akpọchie, o geghịkwa ha ntị, otú Jehova kwuru.+