-
Ọpụpụ 7:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ndị Ijipt niile nọ na-egwu olulu gburugburu Osimiri Naịl ka ha nweta mmiri ha ga-aṅụ, n’ihi na ha enweghị ike ịṅụ mmiri ọ bụla si n’Osimiri Naịl.
-