Ọpụpụ 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mbàrá ga-ejukwa n’Osimiri Naịl. Ha ga-apụtakwa banye n’ụlọ gị, n’ime ụlọ ị na-edina, n’elu àkwà* gị, n’ụlọ ndị na-ejere gị ozi nakwa n’ebe ndị obodo gị nọ, n’ime ekwú gị, nakwa n’ihe* i ji agwọ ntụ ọka.+
3 Mbàrá ga-ejukwa n’Osimiri Naịl. Ha ga-apụtakwa banye n’ụlọ gị, n’ime ụlọ ị na-edina, n’elu àkwà* gị, n’ụlọ ndị na-ejere gị ozi nakwa n’ebe ndị obodo gị nọ, n’ime ekwú gị, nakwa n’ihe* i ji agwọ ntụ ọka.+