Ọpụpụ 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị dibịa anwansi ji anwansi* ha mee otu ihe ahụ, ha mekwara ka mbàrá pụta n’Ijipt.+