Ọpụpụ 8:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero. Lee, ọ ga-apụta ka ọ gaa na mmiri. Ị ga-asị ya, ‘Jehova kwuru, sị: “Hapụ ndị m ka ha gaa fee m.*
20 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero. Lee, ọ ga-apụta ka ọ gaa na mmiri. Ị ga-asị ya, ‘Jehova kwuru, sị: “Hapụ ndị m ka ha gaa fee m.*