Ọpụpụ 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma, ọ bụrụ na ị hapụghị ndị m, m ga-ezitere gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị odudu,* zitekwa ya n’ụlọ gị niile. Odudu ga-eju n’ụlọ ndị Ijipt, kpuchiekwa ala niile ha* bi.
21 Ma, ọ bụrụ na ị hapụghị ndị m, m ga-ezitere gị na ndị na-ejere gị ozi na ndị obodo gị odudu,* zitekwa ya n’ụlọ gị niile. Odudu ga-eju n’ụlọ ndị Ijipt, kpuchiekwa ala niile ha* bi.