Ọpụpụ 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka Goshen, bụ́ ebe ndị m bi, dị iche. E nweghị odudu ga-adị na ya.+ Ị ga-ejikwa ya mata na mụnwa, bụ́ Jehova, nọ n’ala a.+
22 N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka Goshen, bụ́ ebe ndị m bi, dị iche. E nweghị odudu ga-adị na ya.+ Ị ga-ejikwa ya mata na mụnwa, bụ́ Jehova, nọ n’ala a.+