Ọpụpụ 8:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma Mosis sịrị: “Ọ dịghị mma ime otú ahụ n’ihi na ihe anyị ga-eji achụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà agaghị adị ndị Ijipt mma.+ Ọ bụrụ na anyị ejiri ihe na-adịghị ndị Ijipt mma chụọ àjà n’ihu ha, ọ̀ bụ na ha agaghị atụ anyị nkume? Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:26 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 25
26 Ma Mosis sịrị: “Ọ dịghị mma ime otú ahụ n’ihi na ihe anyị ga-eji achụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà agaghị adị ndị Ijipt mma.+ Ọ bụrụ na anyị ejiri ihe na-adịghị ndị Ijipt mma chụọ àjà n’ihu ha, ọ̀ bụ na ha agaghị atụ anyị nkume?