Ọpụpụ 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Fero jụrụ ajụjụ ihe merenụ, ọ nụrụ na e nweghịdị otu anụ ụlọ ndị Izrel nwụrụnụ. N’agbanyeghị ihe a, obi Fero ka kpọchiri akpọchi, ọ hapụghịkwa ndị Izrel.+
7 Mgbe Fero jụrụ ajụjụ ihe merenụ, ọ nụrụ na e nweghịdị otu anụ ụlọ ndị Izrel nwụrụnụ. N’agbanyeghị ihe a, obi Fero ka kpọchiri akpọchi, ọ hapụghịkwa ndị Izrel.+