Ọpụpụ 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova wee sị Mosis: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero ma sị ya, ‘Jehova bụ́ Chineke ndị Hibru kwuru, sị: “Hapụ ndị m ka ha gaa fee m.*
13 Jehova wee sị Mosis: “Bilie n’isi ụtụtụ gaa guzo n’ihu Fero ma sị ya, ‘Jehova bụ́ Chineke ndị Hibru kwuru, sị: “Hapụ ndị m ka ha gaa fee m.*