-
Ọpụpụ 9:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Rịọnụ Jehova arịrịọ ka égbè eluigwe ya na akụ́ mmiri ígwé ya kwụsị. M ga-ahapụkwa unu ka unu gawa. Unu agaghịzi anọ ebe a.”