Ọpụpụ 9:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mosis hapụrụ Fero ma si n’obodo ahụ pụọ. Ọ gbasara aka ya n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee kwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+
33 Mosis hapụrụ Fero ma si n’obodo ahụ pụọ. Ọ gbasara aka ya n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee kwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+