Ọpụpụ 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha ga-ekpuchi elu ala, a gaghịkwa enwe ike ịhụ ala anya. Ha ga-erichapụ ihe akụ́ mmiri ígwé mebifọọrọ unu, ha ga-erichapụkwa osisi unu niile na-etopụta n’ubi.+
5 Ha ga-ekpuchi elu ala, a gaghịkwa enwe ike ịhụ ala anya. Ha ga-erichapụ ihe akụ́ mmiri ígwé mebifọọrọ unu, ha ga-erichapụkwa osisi unu niile na-etopụta n’ubi.+