Ọpụpụ 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị na-ejere Fero ozi gwaziri Fero, sị: “Ruo ole mgbe ka nwoke a ga na-emesi anyị ike?* Hapụ ndị a ka ha gaa fee Jehova bụ́ Chineke ha.* Ọ̀ bụ na ị matabeghị na Ijipt alaala n’iyi?”
7 Ndị na-ejere Fero ozi gwaziri Fero, sị: “Ruo ole mgbe ka nwoke a ga na-emesi anyị ike?* Hapụ ndị a ka ha gaa fee Jehova bụ́ Chineke ha.* Ọ̀ bụ na ị matabeghị na Ijipt alaala n’iyi?”